nowayobloggers

25. Onye a kporo apari, o na-ehi n’amanna
ya, abughi apari. A presumed fool who sleeps in his father’s house is not a fool.
26. Ndi na-eje mposi abali na-ahu ukpana
ndi mmuo. Those who defecate at night see the ghost grasshopper.
27. Nwata bunie nna ya enu, akpaamu ya
ayochie ya anya. If a child lifts his father, his scrotum will blindfold him.
28. Onye hapu onu ya, uguru arachaa ya. If one fails to lick his lips, the harmattan will do it.
29. Okuko si na ihe ya ji-ele anya n’enu ma
ya na añu mmiri bu na ihe na-egbu si
n’igwe abia. The chicken says it looks up when drinking water because what kills it comes from the sky.
30. Ijiji na-enweghi onye ndumodu na-eso
ozu ala n’inyi. A fly that has no counselor follows the corpse to the grave.
31. “Nwunye anyi, nwunye anyi”: ka ndeli
bia ka anyi mara onye o bu nwunye ya. “Our wife, our wife”: come midnight and we will know whose wife she really is.
32. Ula towa uto, ekwowe ya ekwowe. When sleep becomes enjoyable, we snore.
33. O bialu be onye abiagbuna ya, mgbe o
ga-ala mkpumkpu apukwana ya n’azu. May one’s visitor not constitute a problem, so that on his departure he will not leave with a hunchback.
34. Nwa ovu na-eto, o di ka o ga-aka nne
ya. When the baby wren is growing, it looks like it would be bigger than its mother.
35. Okuko na-arogoro ite onu, chetekwe
mma gburu ya. The chicken frowns at the cooking pot, ignoring the knife that killed it.
36. Ihe ka-nte bata n’onu nte, nte etefu. When something greater than the pigmy cricket enters its hole, it takes off.
37. Uzu na-amaghi akpu ogene lee egbe
anya n’odu. The blacksmith who does know how to forge a metal gong should look at the tail of a kite.
38. Oke oshimmiri anokataghi rie onye
obula nke o na-ahughi ukwu ya anya. The ocean never swallows a person with whose leg it does not come in contact.
39. Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe
ya n’oso. He who walks before his godly guardian does the race of his life
40. Okuko nyuo ahu, ana achuwa ya oso. When the fowl farts, the ground becomes a nuisance.
41. Okwulu anaghi amiri ote ofe. A master chef is not blessed with a good harvest of okra.
42. Mmiri riri enyi ka mbe huru na-awa
ogodo: o ga-efe mmiri a efe ka o ga
-awu ya awu? The tortoise gears up to besides a river that swallowed an elephant: is it going to fly over this river or just jump over?
43. Ohia woro gi nku, sere gi onu The forest that denies you firewood has massaged your neck.
44. O bia mgbe Alio Ene gburu atu, ya
biakwa ma atu zogbuo Alio Ene. He who calls whenever Elder Ene kills a deer, let him call if the deer kicks the living daylight out of Elder Ene.
45. O bulu na i taa m aru n’ike, ma i zeghi
nshi; mu taa gi aru n’isi, agaghi m
ezere uvulu. If you bite me on the butt, despite the danger of sinking your teeth into fecal matter, then if I bite you on the head, I will disregard the danger of sinking my teeth into cerebral matter.
46. Okuko mmanya na-egbu ahubegh
i mmanwulu ara na-ayi. A drunken fowl has not met a mad fox.
47. Nwaanyi anaghi-eji na nwunyedi ya
kwere ya ekene nke oma kpowa ya
ogo. A woman does not regard her sister-wife as sister-in-law just because she (her husband’s other wife) accepted her greeting gracefully.
48. Onye si na ya anaghi ata anu nkita, ya
arakwala mmiri ofe ya. He who abhors dog meat should not eat dog-meat soup.
49. A tuoro omara, o mara, a tuoro ofeke,
o fenye ishi n’ohia. If you tell a wise one, he understands; tell a dunce, he runs into the bush.

SHARE

Comments

    NO COMMENT

Leave Your Comment

Sign up to continue.

Your email address will not be published. Required fields are marked.

Already a member?? Login