nowayobloggers

Mama anyi ukwu bu ugoeze Felicia mgbada nwuru onwa abur gara aga na USA ka o yachara ahu E mere mmemme akwamozu ya na be ya, Onu-nworie, Oriuzor Ezza North L.G.A, ebonyi state Ubochi ato gara aga (2nd dec). Anyi ji ohere a wee na asi ohameze ndi Igbo Gary Enwo –igariwey na nwunye ya , sam mgbada ndi ikwu na ibe , agbatobi na ndi ozo ka ha bido jide obi ha aka maka na mama na olisa kere uwa nozi ka mkpuruobi mama zuru ike na ndukwa .Amen!

SHARE

Comments

    NO COMMENT

Leave Your Comment

Sign up to continue.

Your email address will not be published. Required fields are marked.

Already a member?? Login