nowayobloggers

Mmemme Nollywood Igbo film festival bu nke e mere na steeti mba mmiri(River state)bu nke emere maka nkwalite asusu na omenaala Igbo n`iji ya mee ihe onyonyo. Ndi tinyere aka na Mmemme a bu Maazi Martins Ejekwu, ogene Ndigbo, Dike Ndigbo ma dgz. see video.

SHARE

Comments

    NO COMMENT

Leave Your Comment

Sign up to continue.

Your email address will not be published. Required fields are marked.

Already a member?? Login