nowayobloggers

Nwada Uche obi bu onye tuuru ugo mmeri na asompi Miss Pentecostal Nigeria bu Nke e mere onwa ise gara aga na steeti Ebonyi akpokuola Ohaneze ka ha soro ya si mba ma megide ihe aru na mpu na-eme n’ezinaulo di iche iche, bu Nke ndi bekee kporo “Domestic Violence”.

SHARE

Comments

    NO COMMENT

Leave Your Comment

Sign up to continue.

Your email address will not be published. Required fields are marked.

Already a member?? Login